"Ndụ mmiri ndụ azụ iyi atala azụ anwụla"
May the good sources of your income never go dry in Jesus name.
Ada Igbo
Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Ada Igbo, College & University, Ụmụahia Abịa State, Umuahia.
EJE ALỌ BỤ EZI IJE, KA OKPORO ỤZỌ RUBERE ANYỊ ISI DIKA ANYỊ NA-EME NJEM OGE EKERESIMESI A N'AHA JIZỌS. ISEEEEE
AÑỤRỊ ỌNWA ỌHỤRỤ KA NA EZIPURU ỤNỤ NDỊ ỌMA M. ỌNWA A BỤ ỌNWA SEPTEMBA GA EBUTERE ỤNỤ IHU ỌMA PỤRỤ ICHE NA AHA JIZỌS.
19/08/2022
URU NZU BARA N'ALA IGBO:
(Importance of local chalk in Igbo land) 🌝
1. E ji nzu anabata ọbịa.
(It is used to welcome visitors). 🤝🏽
2. E ji nzu añụ ụma nwa.
(It is used in celebrating child birth). 👶
3. E ji nzu egosi obi ọcha.
(It is used in expressing a clean heart). 🤍
4. E ji nzu achọ mma.
(It is used for make up). 💄
5. E ji nzu egosi akara.
(It is used to show signs). ⚠️
6. A na ara nzu ara. 👅
(It is edible).
Ọdikwa otua na obodo gị? 💁🏻♂️
Deputa kwa ihe ndị ọzọ eji nzu eme. 👇🏼
-Ada Igbo Gburugburu ✍🏽
17/08/2022
I've just reached 100 followers! Thank you for continuing support. I could never have made it without each one of you. 🙏🤗🎉
16/06/2022
Ndewo nụ ndị ọma, isiokwu anyị n' ụbọchị taa bu ntụgharị okwu. Tụgharịa okwu ndia
(1) Ụlọ _____ House
(2)Storey building______(. )
(3)Three Storey building____(. )
(4)Three different three storey buildings __(. )
(5) Two houses____(. )
Agwụgwa (gwam gwam gwam)
Nke m bu nke m,nke anyi bu nke anyi
Asusu na omenaala Igbo bu ihe nketa
mu na gi, k' anyi kwalite ya. Ndewo nu ooo.
11/04/2022
NGWA NRI EJI ESI OFE OKAZI
(Condiments for okazi soup)
(1)Okazi {Hard Leave}
(2)Egusi {Melon}
(3)Anu {Meat}
(4)Azụ {Fish}
(5) Okporoko {stockfish}
(6)Ayiya {crayfish}
(7) Mmanụ nri {PalmOil}
(8)Ńnú {Salt}
(9)Ose {Pepper}
(10) Achara {edible Grass}
Gịnị bụ otu ihe ọzọ fọrọ ka ngwa ofe a zuo okè?
(What is the remaining item?)
©
Añụrị ọgwụgwụ izuuka dịrị ndị enyi m niile (Happy weekend to all my friends)
AHA IGBO NA MPỤTARA HA
(Kwuo mpụtara aha Igbo ndị a)
(1) Amanda
(2) Akacha
(3)Ekwutọsi(4) Udo
Click here to claim your Sponsored Listing.
Location
Category
Culinary Team
Attire
Contact the school
Telephone
Website
Address
Ụmụahia Abịa State
Umuahia