Igbo di uto

Igbo di uto A page to learn and know more about Igbo language, usage and uniqueness.

15/02/2025

Abali omanu ooooo!!!!!!
Onye a huru taa, ka ahukwa ya echi.

08/02/2025

Kaa ngwucha izu uka a mara anyi niile mma ooooo.
Issseeeeee!!!!!!!

A page to learn and know more about Igbo language, usage and uniqueness.

15/01/2025

Abali oma ndi m huru n'anya.
❤️❤️❤️❤️

14/01/2025

Nnonu n'afo puku iri abuo na iri abuo na ise ndioma m ji eme onu.
Afo a bu afo ikpori ndu. A hurum unu niile n'anya. ka emesia.

01/12/2024

Añuri onwa o huru ndi m ji eme onu.
Ka chineke gbara anyi ekeresimesi Dara uda
🙏🙏🙏🙏🙏

25/07/2024

Ezi aha ka ego.
Ya bu, dika I na-achu ego, gbalikwa chuta ezi aha.
Ndewonu

13/07/2024

Dika I na-enwe añuri na ngwucha izu uka a,tugharia uche na nke a:
Ihe arutara n'akuku ite na-ala n'akuku onu. ndewooonu

A page to learn and know more about Igbo language, usage and uniqueness.

15/06/2024

Abali oma ndioma m.
Onye a huru taa ka ahukwa ya echi.

25/09/2023

Unu aboola chi .
Ka ubochi taa mara unu mma.

A page to learn and know more about Igbo language, usage and uniqueness.

21/09/2023

Ihe oma di n'iru,
Onye elele Anya na-azu.

19/06/2023

Nna Amaka.

Ka chineke gozie ndi nnanyi ha ma mee ka ndu ha di ogologo.

Ya meeeeeeeee

Añuri ubochi omumu Nye nna m,I bu o puru iche na nna.Bie ndu n'ahuike na obiuto.Anyi guru gi n'anya nke ukwu.
13/06/2023

Añuri ubochi omumu Nye nna m,
I bu o puru iche na nna.
Bie ndu n'ahuike na obiuto.

Anyi guru gi n'anya nke ukwu.

Address

Amakohia
Owerri
460103

Telephone

+2348135997624

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Igbo di uto posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The School

Send a message to Igbo di uto:

Shortcuts

Share