Nwada Igbo

Nwada Igbo

Share

Ngalaba a bụ maka ihe ọmụmụ dị iche iche gbasara asụsụ na omenaala Igbo.

01/02/2026

Happy New Month of February! May each day of this month be a testimony of God’s love and mercy for you. May He fulfil your heart’s desires and keep you safe. As the sun rises on this new beginning, may God’s blessings shine upon you. May He grant you strength, wisdom, and success in all your endeavours. May He nurture your dreams and give you the courage to face any challenge, amen.

08/06/2025

On this new chapter of my life, I am thankful for every experience that has shaped me into the person I am today.
Dear Lord, please guide me with your wisdom. Grant me the strength to face challenges with courage and the serenity to embrace every moment with gratefulness, Amen.
Happy birthday to my humble self.

30/05/2025

MKPỤRỤOKWU IGBO NWERE OTU NSUPE MANA NGHỌTA HA DỊ ICHE ICHE.
1. Ákwá = Cry
Ákwà = Cloth
Àkwà = Bed
Àkwá = Egg
2. Éké = Python
Ékè = Gizzard
Èké = Native market day/ To tie
3. Úkwú = Big
Úkwù = Waist
Ùkwù = Bunch
4. Ìdé = Pillar
Ídè = Flood
Ídē = To write
5. Óké = Male
Ókè = Boundary
Òkè = Share
Òké = Rat
6. Ènyí = Rise
Ényì = Friend
Ènyì = Disease
Ényí = Elephant
7. Ézē = Tooth
Ézè = King
8. Áfọ́ = Belly
Áfọ̀ = Year
Àfọ̀ = Native market day
Àfọ́ = To remain
9. Ísí = Head
Ísì = Smell
Ìsì = Blind
Ísī = To cook
10. Ájā = Sand
Àjà = Sacrifice
Àjá = To praise, wdg.
Gbaa mbọ na-esonyere anyị n'ihe ọmụmụ asụsụ na omenaala IGBO kwa izuụka ọbụla.
Maka ajụjụ, kpọọ akara ekwentị a: 07035007806

11/05/2025

MKPỤRỤOKWU IGBO NA MPỤTARA HA N'ASỤSỤ BEKEE (NKE ABỤỌ)
1. Ụ́fụ̀rụ̀ -- Gas.
2. Ụ̀tábà -- Snurf.
3. Kpákpáǹdò -- Star.
4. Kịtịkpā -- Smallpox.
5. Ọ̀gbà -- Cave.
6. Ọ́kọ̀lọ̀tọ̀ -- Flag.
7. Ótùbóàlà -- Tomato.
8. Ǹgwù -- Ancestral tree.
9. Ńráfù -- Deception/Mislead.
10. Ńnwàlé -- Evaluation.
11. Ńnụ̀nụ̀ -- Bird.
12. M̀bùzé -- Erosion.
13. Ḿmághà -- Omission.
14. M̀bụ́bọ̀ -- Garden.
15. Ị̀shá -- Crayfish.
16. Íchékū -- Berry tree.
17. Íkíkéré -- Authority.
18. Ìkpùrú -- Maggot.
19. Ìgwùrùbè -- Locust.
20. Gárágárá -- Agile.
Gbaa mbọ na-esonyere anyị n'ihe ọmụmụ banyere asụsụ nà omenaala Igbo kwa izuụka ọbụla.

03/05/2025

MKPỤRỤOKWU IGBO NA MPỤTARA HA N'ASỤSỤ BEKEE.
1. Ákàràákā -- Destiny.
2. Àkpà árā -- Brassiere.
3. Chíǹchì -- Bedbug.
4. Chékèlékē -- Egret.
5. Díńtā -- Hunter.
6. Díòchì -- Palm wine tapper.
7. Égwùrùgwù -- Rainbow.
8. Élékéré -- Clock.
9. Íbì -- Scrotal Hernia.
10. Ísíájị̀ -- Buckle.
11. Ị̀nyàgbà -- Chain.
12. Ḿbíbì -- Destruction.
13. M̀gbọ̀rọ̀dị́ -- Water leaf.
14. Ńkwényé -- Belief.
15. Ǹdàgwùrùgwù -- Valley.
16. Ókpòrókō -- Stockfish/Codfish.
17. Ókókpòrò -- Bachelor.
18. Ọ̀tụ́gwọ̀ Key.
19. Ọ̀nwụ̀nwà -- Temptation.
20. Kị́tị́kpā -- Smallpox.
Gbaa mbọ na-esonyere anyị n'ihe ọmụmụ banyere asụsụ nà omenaala Igbo kwa izuụka ọbụla.

28/11/2024

NKEGA NKE ABỤỌ GBASARA ỊZỤ NA IRE AHỊA. (Like and follow Nwada Igbo for more interesting topics) 📚💫👍😁

15/11/2024
05/08/2024

NKEGA NKE MBỤ GBASARA ỊZỤ NA IRE AHỊA.

(Like and follow Nwada Igbo for more interesting topics)

Want your school to be the top-listed School/college in Onitsha?

Click here to claim your Sponsored Listing.

Location

Telephone

Website

Address


Onitsha