Nwada Igbo

Nwada Igbo Ngalaba a bụ maka ihe ọmụmụ dị iche iche gbasara asụsụ na omenaala Igbo.

20/07/2026

I got over 10 reactions on one of my posts last week! Thanks everyone for your support! 🎉

01/07/2026
Onye Bụ Nwaanyị?Nwaanyị bụ mmadụ nwaanyị, nwaagbọghọ maọbụ nwaanyị tozuru etozu. Nwaanyị nwere ike ịbụ nwunyedi, nne, nw...
08/03/2026

Onye Bụ Nwaanyị?
Nwaanyị bụ mmadụ nwaanyị, nwaagbọghọ maọbụ nwaanyị tozuru etozu.
Nwaanyị nwere ike ịbụ nwunyedi, nne, nwanne nwaanyị maọbụ onye a na-alụ alụ.
N'omenaala Igbo, a na-ahụta nwaanyị dịka onye na-ewu ewu, onye na-eweta udo, onye nwere ike ịmụta nwa.
Ụmụ nwaanyị na-arụkwa ọrụ dị mkpa n'ezinaụlọ nakwa ọha obodo isi nri, ịlekọta ndị mmadụ, ikwado di ya, inye aka n'ịzụlite ezinaụlọ na ọha mmadụ, ịbụ ndị a na-asọpụrụ, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ịchụ nta ego na ndị ọzọ.
Taa, eledakwala nwaanyị ọbụla anya maka na nwaanyị bụ ife.
Obi Ụtọ Ụbọchị Ụmụ Nwaanyị Mba Ụwa.
゚viralシ
https://www.facebook.com/share/p/1FVpnj6Y64/

28/02/2026
Happy New Month of February! May each day of this month be a testimony of God’s love and mercy for you. May He fulfil yo...
01/02/2026

Happy New Month of February! May each day of this month be a testimony of God’s love and mercy for you. May He fulfil your heart’s desires and keep you safe. As the sun rises on this new beginning, may God’s blessings shine upon you. May He grant you strength, wisdom, and success in all your endeavours. May He nurture your dreams and give you the courage to face any challenge, amen.

Address

Onitsha

Telephone

+2347035007806

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Nwada Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The School

Send a message to Nwada Igbo:

Shortcuts

Share