Maazị Igbo

Maazị Igbo

Share

Ịkụziri ọhaneze ihe niile ha kwesịrị ịma maka asụsụ na omenala Igbo

26/09/2021

Onye sịrị na isi anyị na-awa ya n'àjà, onye ahụ were nke ya tinye ooo!!

Unu abọọla chi?

17/09/2021

Gịnị mere ihere ji emere ndị Igbo gbasara asụsụ ha?

Ka anyị lebaa nke a anya

17/09/2021

Okwu nkà maka ụbọchị taa :

Asụsụ bụ ndụ na njirimara agbụrụ ọ bụla, onye tụfuru asụsụ ya etufuela njirimara ya.

Igbo ga-adị!!

Maazị Igbo Send a message to learn more

Want your school to be the top-listed School/college in Onitsha?

Click here to claim your Sponsored Listing.

Location

Telephone

Website

Address


Ukalor Ogbunike
Onitsha