Ulo Akwukwo na ikuku

Ulo Akwukwo na ikuku This page encourages combining English Langage and Igbo Language in teaching children in Primary 1-3

21/11/2022
07/11/2022

English_
P1
Story_telling_the_tortoise_and_the_yam_pottage

31/10/2022

Basic science
P3
Soil_importance_of_soil_to_man_and_animal_2

Ị maara na iji ngwakọta asụsụ Igbo na asụsụ bekee na-akụziri ụmụ akwụkwọ ihe na-eme ka ha ghọta ihe ọmụmụ 65% karịa oge ...
27/10/2022

Ị maara na iji ngwakọta asụsụ Igbo na asụsụ bekee na-akụziri ụmụ akwụkwọ ihe na-eme ka ha ghọta ihe ọmụmụ 65% karịa oge ọbu naanị asụsụ bekee?

Ihe a bụ nchọpụta nke onye nyocha na Mahadum Houston, Texas, United States of America mere na ụfọdụ ụlọ akwụkwọ dị na steeti Ọyọ.

Nke a bụ ihe mere imụta akwụkwọ ngwa ngwa ji ara ọtụtụ ụmụaka ahụ!
Ọ bụghị n'ihi na ha enweghị ọgụgụ isi, k**a n'ihi na ọna ara ha ahụ ịghọta ihe onye nkụzi na-ekwu!

Ma, gịnị ka ị ga-eme?
Ị nwere ike ịghọ onye na-agwa ndị mmadụ maka vidiyo nke Igbo-Bekee anyị!
Mee ka ndị mmadụ guzobe ụlọ ọrụ nlele n'ime obodo ha, anyị ga-ekelekwa gị site n'inye gị 15% ma ha zụọ vidiyo! Ọ bụrụ na okwu obodo karịrị gị, ọ nwekwara ike ịmalite site n'ịkwalite nkuzi vidiyo nke nkuzi-Onye nkuzi (Lesson-teacher) nye ndị nne na nna na ụmụ akwụkwọ, malite na ụlọ akwụkwọ praịmarị ruo ụlọ akwụkwọ sekọndrị ma nwetakwa ego!

Ị chọrọ iso anyi?
Naanị tinye ihe anyị ga eji mata onye ịbụ na lịnk a, anyị ga-esochi ndị ọzọ!

Influencer Application

26/10/2022

Basic Science
P2
Cleaningness_what_is_cleaningness

17/10/2022

Basic Science
p1
Living things in our environment.

Address

Educational Advancement Centre
Ibadan
200212

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ulo Akwukwo na ikuku posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share

Category