Ulo Ezumezu Ndi-Gboo

Ulo Ezumezu Ndi-Gboo Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Ulo Ezumezu Ndi-Gboo, Religious school, Nkanu Ogwugwu Eze, Enugu.

UTUTU OMA NU UMU IGBO.Ubochi taa by Orie maara anyi mma oooKa NNE OSHIMMIRI goziere anyi ubochi taa...IséééééIséééééIséé...
26/06/2023

UTUTU OMA NU UMU IGBO.
Ubochi taa by Orie maara anyi mma ooo
Ka NNE OSHIMMIRI goziere anyi ubochi taa...
Isééééé
Isééééé
Isééééé

14/06/2023

Omenani di utoo...
Nkea bu mmowu ndi NKANU OGWUGWU EZE ji biri...

14/06/2023
14/06/2023

Ndi-Gboo UMUNNE m, nno nu na ogbakoa bu ULO EZUMEZU NDI-GBOO.
Ebea bu ebe anyi ga na akuzi, amuta ma na-atughari kwa uche gbasara ODIN'ANI NTO'ANI, IWU'ANI, NSO'ANI NA OMENANI NDI GBOO.
Biko nu, Onye akparikwa na ibe ya.
Nke Onye ma, ya kuziere anyi.
UDO DIRI UNU!!!

Address

Nkanu Ogwugwu Eze
Enugu

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ulo Ezumezu Ndi-Gboo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share