Suwakwa IGBO

Suwakwa IGBO Informations de contact, plan et itinéraire, formulaire de contact, heures d'ouverture, services, évaluations, photos, vidéos et annonces de Suwakwa IGBO, École de langues, Democratic Republic of the.
(4)

05/10/2026

Ị maara ihe ndị iche n'etiti okwu abụọ a.

1, Ọ dị n'ime.
2, Ọ nọ n'ime.

05/10/2026

Izu ọma nụ ooo ndị ọma m

Ị nwere ike iri nri ọzọ ụbọchị ụka na-abụghị osikapa?
04/10/2026

Ị nwere ike iri nri ọzọ ụbọchị ụka na-abụghị osikapa?

Kedụ ihe na-arọ ofe kachasị mma iji sie ofe ọha?( which Nigerian/Igbo soup thickener goes best with this Ọha vegetable)?
04/10/2026

Kedụ ihe na-arọ ofe kachasị mma iji sie ofe ọha?

( which Nigerian/Igbo soup thickener goes best with this Ọha vegetable)?

04/10/2026

Stone = Okwute
Sand = Aja

Rock = ???

Taa bụ abalị anọ nke ọnwa Ọktoba 2026 ma bụrụkwa ahịa ORIE. Ị bọọla chị nwanne m? Ka ụbọchị taa rotere anyị ezigbote ihe...
04/10/2026

Taa bụ abalị anọ nke ọnwa Ọktoba 2026 ma bụrụkwa ahịa ORIE. Ị bọọla chị nwanne m? Ka ụbọchị taa rotere anyị ezigbote ihe. Iseee.

03/10/2026

Gwa m Gwa m Gwa m Gwa m
Ọnọ n'elu abara ala mba

Do you know that.....👇👇
03/10/2026

Do you know that.....
👇👇

03/10/2026

Competition = Asọmpi

To Compete = isọ mpi

02/10/2026

Do you know, In Igbo, “Ọ” can mean BOTH “he” and “she.”

Adresse

Democratic Republic Of The

Site Web

Notifications

Soyez le premier à savoir et laissez-nous vous envoyer un courriel lorsque Suwakwa IGBO publie des nouvelles et des promotions. Votre adresse e-mail ne sera pas utilisée à d'autres fins, et vous pouvez vous désabonner à tout moment.

Contacter L'école

Envoyer un message à Suwakwa IGBO:

Raccourcis

Partager

Catégorie