Mụta Asụsụ Igbo

Mụta Asụsụ Igbo Learn the Igbo language in a simple and fun way. Words, sentences, proverbs, and culture.

12/04/2026

Ọ bu eziokwu na enwere ndi Igbo na Kogi State??

05/04/2026

Mmadu ole bịara n'ụlọ gi tata??

05/04/2026

Kedu ihe Ị sịrị tata bu uka
Osikapa
Ji
Akpu
Ukwa
Agwa
Ngwa kwuo nke ị siri

05/04/2026

Ndi b'anyi ekele m ụnụ ooo

02/04/2026

Dika anyi banyere n'ọnwa ano nime afo a, ka Chukwu Okike nonyere anyi niile

K'anyi lebaa anya na ufodu okwu igbo bidoro na "Gh" Ghota Pluck Ghaa Spread Ghere FryGharịị  Wonder 🤔 Ngwa gwa m okwu nk...
31/03/2026

K'anyi lebaa anya na ufodu okwu igbo bidoro na "Gh"
Ghota Pluck
Ghaa Spread
Ghere Fry
Gharịị Wonder 🤔
Ngwa gwa m okwu nke gi nebea

31/03/2026

Ndewonu Ndi igbo ibe m
mmiri a zoro ebe a, orutekwara ebe nke unu??

28/03/2026

Gbaghara Forgive
Gbapụ run out
Gbuo kill
Gbutuo????????
Kedu ihe bu gbutuo n'asụsụ Bekee?

Ụfọdụ okwu ndị bidoro na G
28/03/2026

Ụfọdụ okwu ndị bidoro na G

Kedu Okwu ndi ị maara bidoro na F
28/03/2026

Kedu Okwu ndi ị maara bidoro na F

Deputa okwu ndi bidoro na E
25/03/2026

Deputa okwu ndi bidoro na E

25/03/2026

Gwa m ụfọdụ okwu ndi bidoro na D

Address

Ilasamaja
Lagos

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Mụta Asụsụ Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share