Asusu Igbo

Asusu Igbo

Share

Dika ezigbo nwa afọ Igbo, ọ bụ ihe kwesiri na ịmụtara ka esi asụ ma n'ede asụsụ Igbo. Peji nke a bụ maka ọmụmụ ịhe n'ile gbasa asụsụ Igbo.

10/05/2026

Ka ụbọchi taa bụ Ụka katara anyi naani ihe ọma

22/05/2025

Igbo bụ Igbo mma mmanụ ooo

15/05/2025

Igbo bụ Igbo, ụtụtụ ọma.
Taa bụ Tọzde, mkpụrụ ụbọchi nke ịrị na ịse n'ịme ọnwa a bụ May ma bụrụkwa ụbọchi ahia Afọ.

Ka Chukwu gọzie gi na ezi na ụlọ gi nke ukuu!!!

14/05/2025

Gi bụ nwa afọ Igbo, i na-asụkwa Igbo?

14/05/2025

Dika ezigbo nwa afọ Igbo, ọ bụ ihe kwesiri na ịmụtara ka esi asụ ma n'ede asụsụ Igbo.
Peji nke a bụ maka ọmụmụ ịhe n'ile gbasa asụsụ Igbo.

Want your school to be the top-listed School/college in Awka?

Click here to claim your Sponsored Listing.

Location

Category

Address

IFITE
Awka