Igbo Ndi Oma Na Omenala Ha

Igbo Ndi Oma Na Omenala Ha To educate, the difference between tradition and culture. a case study (Igbo culture).

15/01/2024

NKUZI BANYERE OMENALA IGBO NA OKPUKPERECHI.

Igbo bụ Igbo ekele m unu, Ihe ọma mere onye mekwara ibe ya.Agupee ụzọ, agupee ọnụ.Onye pụta ụtụtụ olu ya kụọ.Asi m ka ụb...
13/01/2024

Igbo bụ Igbo ekele m unu, Ihe ọma mere onye mekwara ibe ya.
Agupee ụzọ, agupee ọnụ.
Onye pụta ụtụtụ olu ya kụọ.
Asi m ka ụbọchị tata mara anyị nile mma.
Nke onye chịrị ya zelu.

Ihu-akwukwo a bụ ebe anyị ga anọ wee n'adowa okwu agba n'ihe banyere ọmenala Igbo.
Gịnị bụ omenala?
Kedụ ndị bụ ndị Omenala?
Kedụ ihe dị iche ọmenala na ikpere alusi?
Omenala ọbụ ezigbo ihe, ka ọbụ ihe ọjọọ?

Ihe ndị a na ndị ọzọ ka aga akọwa nkeọma n'ihu akwụkwọ a.

Gịnị bụ omenala? Ga awucha mgbe n'eteghi aka, gaa n'ihu sonyere anyị.

Address

Akokwa Ideato, North L. G. A
Akokwa
475107

Telephone

+2348067670351

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Igbo Ndi Oma Na Omenala Ha posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The School

Send a message to Igbo Ndi Oma Na Omenala Ha:

Shortcuts

Share