Chinemerem Charity, Onye Nkuzi Asusu Igbo

  • Home
  • Chinemerem Charity, Onye Nkuzi Asusu Igbo

Chinemerem Charity, Onye Nkuzi Asusu Igbo Come and learn how to read and write Igbo language. Speak Igbo language to perfection with me.

Igbo Amaka ✅✅✅
21/08/2026

Igbo Amaka ✅✅✅

16/08/2026

Book our online class or one on one lesson with me. Join my WhatsApp channel, check out our website. Buy our e-book ❤️❤️

Sonyere anyi mgbe obula
15/08/2026

Sonyere anyi mgbe obula

Call 08103284844 for e-book, Whatsapp Channel and website
12/08/2026

Call 08103284844 for e-book, Whatsapp Channel and website

12/08/2026

You can still register, whether online or offline

UI UX designer soon, follow me on this journey
12/08/2026

UI UX designer soon, follow me on this journey

09/08/2026

Event planning
Event security services
Pasteries
Igbo class
Call me, I'm active ✅✅✅💯

Swift services, sweet satisfaction ✅✅✅💯

EZINỤỤLỌEZỊNỤỤLỌ DỊKA ANYỊ SI MARA N'ALA IGBO BỤ ,NDỊ OTU ỌBARA JỊKỌTARA ỌNỤ.N'IKWU EZIOKWU, EZINỤỤLỌ ABỤGHỊ SỌ NDỊ OTU ...
04/08/2026

EZINỤỤLỌ

EZỊNỤỤLỌ DỊKA ANYỊ SI MARA N'ALA IGBO BỤ ,NDỊ OTU ỌBARA JỊKỌTARA ỌNỤ.

N'IKWU EZIOKWU, EZINỤỤLỌ ABỤGHỊ SỌ NDỊ OTU ỌBARA JI,O NWERE IKE Ị BỤ:
EZI ENYI,
EZI ONYE ENYEMAKA NKE NDỤ,
NDỊ OTU EBE OKPUKPERE GỊ,
WDGZ.

NDỊ MEBERE EZIMỤỤLỌ OTU ỌBARA JI GỤNYERE;

NNA
FATHER

NNE
MOTHER

NWA NWAANYỊ
DAUGHTER

NWA NWOKE
SON

ỤMỤNNE
SIBLINGS

NNA OCHIE/PAPA NNUKWU
GRANDFATHER

NNE OCHIE/MAMA NNUKWU
GRANDMTHER

NNA NNA OCHIE/PAPA PAPA NNUKWU
GREAT GRAND FATHER

NNE NNE OCHIE/MAMA MAMA NNUKWU
GREAT GRAND MOTHER

NWA NWANNE M BỤ NWOKE
NEPHEW

NWA NWANNE M BỤ NWAANYỊ
NIECE

NWA NWANNE NNE M MA ỌBỤ NWA NWANNE NNA M
COUSIN

AJỤJỤ: GỊNỊ KA Ị BỤ EBE NNE GỊ SI ?
AZỊZA: NWADIANA

AJỤJỤ:GỊNỊ KA A NA-AKPỌ GỊ EBE MAMA NNUKWU GỊ SI?
AZỊZA: NWA ANAEDE/NWA ARAEDE.

NA Ị GA N'IHU,ILU NDỊ A,"ọbara ka si ike karịa mmiri"NA"e gbuo d**e n'ọgụ ụlọ,ụbọchị
ọgụ,a chọba d**e". KWESIRI Ị GOSI MKPA EZINỤỤLỌ DỊ NYERE ONYE ỌBỤLA.

EZINỤỤLỌ BỤ OBODO PEKARỊCHARA NỤ,OBODO BỤ EZINỤỤLỌ DỊ ỌTỤTỤ BỊAKỌTARA ỌNỤ.

E KWELA KA EZINỤỤLỌ GỊ DAA N'IBE N'IBE. GWA NDỊ EZINỤỤLỌ GỊ EZIOKWU MGBE Ị NỌ NDỤ,WERE UDO HIBE EZ7NỤỤLỌ GỊ,EKWELA KA NDỊ ỌJỌỌ NWEE OHERE N'EZINỤỤLỌ GỊ. "a dọbie zokwaa,ọ naghị ezuzi". E KWELA KA EZINỤỤLỌ GỊ BỤRỤ NKE E ZOKWARA EZOKWA.

EZINỤỤLỌ DỊ MKPA MGBE ỌBỤLA,MEE NKE GỊ E JI AMA ATỤ.

IHE ỌMỤMỤ A SITERE N'AKA Chinemerem Charity, Onye Nkuzi Asusu Igbo Chinemerem Charity .

BIKO,TỤSAARA M IHE ỌMỤMỤ A,TINYE AKA N'AKARA ỊHỤNANYA MA TINYE NTỤNYE NKE GI.

https://selar.com/656gi5i0r1

Follow the Speak And Learn IGBO LANGUAGE With SwiftVino channel on WhatsApp: https://whatsapp.com/channel/0029Vb8Fuhd7z4kY4aezW60j

https://learnigbowithswiftvino.lovable.app

MMỤTA NA NKWALITE ASỤSỤ IGBO N'ỤZỌ DỊ MFE Learning and Promoting the Igbo Language the Easy WayNnọọ! Welcome!Do you want to speak, read and understand Igbo language without stress?This book was written with special wisdom to make sure that Igbo language will not be difficult for y...

Address


Telephone

+2348103284844

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Chinemerem Charity, Onye Nkuzi Asusu Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The School

Send a message to Chinemerem Charity, Onye Nkuzi Asusu Igbo:

Shortcuts

  • Want your school to be the top-listed School/college?

Share